Unten ist eine Momentaufnahme der Seite angezeigt, wie sie am 18.04.2024 angezeigt wurde (das letzte Datum, an dem unser Crawler sie besucht hat). Es handelt sich um die Version der Seite, die für das Ranking Ihrer Suchergebnisse verwendet wurde. Die Seite hat sich möglicherweise seit der letzten Zwischenspeicherung geändert. Damit Sie sehen können, was sich geändert hat (ohne die Markierungen), navigieren Sie zur aktuellen Seite.
Bing ist nicht für den Inhalt dieser Seite verantwortlich.
Dora Nkem Akunyili (amụrụ ya na abali 14 n'ọnwa asaa n-afọ 1954 – ya anwụọ n'abali asaa n'ọnwa isii na-afọ 2014). Ọ bụ onye Ntụziaka nke Ụlọ-ọru ndi (Director General) National Agency for Food and Drug Administration and Control (NAFDAC) nile di na Naijiria.
Bụkwara Onye isi Mgbasaozi nke ala Naijiria (Nigerian Minister of Information and Communications) site na-afọ 2008 ruo 2010.
Ọ bụ onye Ntọ Ọgwụ nke ndi bekee na-akpọ Pharmacist nakwa onye Ọrụ Gọvament ama-ama na mba ụwa tinyekwara n'onwetara ọtụtụ inwe site n'ọrụ ya 'Pharmacology', 'Public Health' na 'Human Rights
Ọjà bụ ngwa egwu si n'ọwụwa anyanwụ Naijiria nke a na-ejikarị ngwa ndị Naijiria ndị ọzọ dị ka ekwe, udu, igba, okwa na ichaka/osha eji agu egwu. Ngwá egwú a pụrụ iche ‘na-ekwu okwu’ ka ndị na-akụ egwu na ndị na-agba egwú, na-agba egwu. N'oge a na-agba egwu mmawu na ọwụwa anyanwụ Naijiria, onye ọfụfụ oja na-edu egwu na abụ otuto.
Onye isi ofufu ọjà na-enwe ike iwepụta ọtụtụ ụda dị ka okwu ọnụ. Ọ bụrụ na onye dị mkpa abanye n'ime oghere igba egwu, onye n'afu ọjà nwere ike iji ngwá egwu a kpọsaa aha onye ahụ.
Ọ bụ ndị editọ afọ ofufo na-ede Wikipedia, Wikimedia Foundation na-akwado ya, ọgbakọ anaghị akwụ ụgwọ nke na-anabatakwa ọtụtụ ndị ọrụ afọ ofufo maka ịmepụta ihe n'ọrụ Wikimedia ọzọ: anyị nwere Wiktionary na Wikiquote n'Igbo mana ọrụ Wikimedia ndị ọzọ edere n'okpuru ebe à dị na Bekee